;

Abstract

Mmemxbara bx otu n’ime isi okwu xtq asxsx Igbo. D[ ka asxsx nd[ mba qzq, Igbo nwegas[r[ xzq d[ iche iche e si egosi otu ihe na ihe kar[r[ otu. Nchqcha a lebara anya na mmemxbara d[ ka o si metxta usoro okwu Igbo. Mbunuche nchqcha a bx ileba anya n’agwara mmemxbara na mkpqolu n’Igbo; xzq mmemxbara d[ iche iche n’Igbo; o lebakwara anya na mmemxbara nnqrq onwe na ndabe, qrx xda olu na mmemxbara, na mmemxbara na ngwaa Igbo. Nchqcha a gbasoro atxtx xtq asxsx izugbe nke Noam Chomsky wepxtara n’afq 1981. Atxtx odee ji me nkqwa ya gbara qhxrx ma webata nsiri hx d[ mma maka [hxta na [kqwa mmemxbara. Odee chqpxtara n’enwegh[ ike [ma okwu d[ n’xbara n’usoro okwu Igbo site n’qd[d[ ya. Q chqpxtara na e nwere xzq mmemxbara d[ iche iche nke gxnyere, xmx, nnqchi xbara, nnqchi nkqwa, qmxmx okwu ejima, nkqwa aha mkpokqta, qnx qgxgx xbara, ga, ntx d[ iche iche dg. Q chqpxtakwara na qtxtx xzq d[ iche iche Igbo si eme xbara dabara na mmemxbara nnqrq onwe belu sq otu (nu). Q chqpxtakwara na o nweghi mgbakwxnye q bxla a na-etinye n’aha iji gosipxta xbara n’Igbo. Q chqpxtara na q nweghi qrx xda olu na-arx iji gosipxta xbara n’Igbo. Q chqpxtara na e nwere qtxtx ngwaa na-egosi xbara n’Igbo nke gxnyere, kpo, wu, chi, jupxta, nqchisi dg. Aro odee bx ka nd[ na-esote n’ime nchqcha gbalisie ike were atxtx qhxrx qzq e nwere kqwamie isi okwu a kar[a.