;

Nchqcha a bx nke a nabatara na Ngalaba Lingwistiks Igbo na Asxsx Na[jir[a nd[ qzq, Mahadum nke Na[jir[a, Nsxka

By

Abstract

Asxsx bara ezigbo uru na ndx mmadx. Nke a kpatara qtxtx nd[ qkammxta ji eleba anya n’ihe banyere asxsx iji wepxta xzq d[ iche iche a ga esi wulite ya (Nwaozuzu 2008). Asxsx q bxla nwere usoro e ji mara ya, q bxkwa usoro a ka nd[ nwe ya na agbaso na
mwube xtqasxsx ya. N’ihi nke a edemede Chomsky niile nakwa nkwupxta ya n’edemede nd[ a na-arxtx aka n’xtqasxsx Izugbe. Nkwenye Chomsky (1986‚1988) bx na asxsx bx
onyinye pxrx iche mmadx nwere nke nd[iche ya pxtara n’usoro qmxmx ya. Nke a mere ka Ogbulogo (2001) ji kqwaa xtqasxsx izugbe d[ ka mmube asxsx n’qnqdx Chukwu si
kee asxsx ahx nke na ewepxta usoro ndi a ga agbaso na mwube asxsx ahx. N’ihi nke a‚ a na ahxta xtqasxsx q bxla d[ ka nch[kqta ngabiga d[ iche iche asxsx gabigara. Nke a pxtara na mmxta asxsx ga agbador[r[ xkwx n’ihe si n’xbxrx nke na enye aka na nhazi nakwa
mwube echiche, nke ga enyere any[ aka [mata ma a gbasokwara iwu na ach[ asxsx,
tinyekwara iwu a na­agbaso n’odide asxsx ahx a na ekwu maka ya.